A. John - Eze Lyrics & Mp3 Download

A. John - Eze Lyrics & Mp3 Download
Chorus:
Onye n’eme mma soso gi n’achi eze (soso gi nachi eze nelu igwe… Soso gi nachi)
Chi onye n’abia ozo soso gi nachi eze (soso gi nachi eze nelu uwa… Soso gi nachi) 2x
-
Verse 1:
Ocean divider…
Soso gi n’achi eze!!
Chukwu obi oma…
Nani gi bu chi!!
Amama amasi amasi…
Imewom ihe mbu ta
Ogaraya gada
Your word is A and Amen!!
You never change, buh u changed my whole story…
You’ve shown me the path of glory
Si mu gaba n’iru eeh eeh!!
-
Hook:
jesus… Master… Saviour…
Okwa Soso gi n’achiiii !!!
Soso gi n’achiiii !!!
-
Chorus:
Onye n’eme mma soso gi n’achi eze (soso gi nachi eze nelu igwe… Soso gi nachi)
Chi onye n’abia ozo soso gi nachi eze (soso gi nachi eze nelu uwa… Soso gi nachi) 2x
-
Verse 2:
Ebubu dike eh Ome oka cheh
Who can battle with your name
Anu ana agba egbe o anata nri ya
Ekwu eme mooh chaii
Ihe ikwuru ka Iga emeh
Onye ga echere gi aka mgba
Oke nmogwu na eti onwe ya
Agbakwe dike izu agba haria ya oh
Nna aka mu di na elu oh
Nara ekele mji bia
-
THEN CHORUS!! TILL FADES!!
"Eze" Lyrics & Mp3 Download by A. John ft. Princess Oluchi Okeke

0/Post a Comment/Comments

Previous Post Next Post

GET UPDATED WITH LATEST GOSPEL MUSICS
Download GM Lyrics Mobile App NOW!